Ihe nrite AACTA maka ihe nkiri kacha mma

 

Ihe nrite AACTA maka ihe nkiri kacha mma bụ ihe nrite nke Australian Academy of Cinema and Television Arts (AACTA) na- enye na mmemme AACTA Awards kwa afọ, nke na-enye òtùtò maka ihe ndị a rụzuru na ihe nkiri, telivishọn, ihe ngosi, na ihe nkiri dị mkpirikpi. Ihe nrite nke mbụ ya bụ nke Australian Film Institute nyere n'afọ́ 1969, ọ ghọrọzie ihe nrite asọmpi n'afọ 1976. Kemgbe afọ 2011 ọ bụ Academy nyere ya, nke AFI guzobere n'afọ 2010.


From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy